Woto Woto Lyrics by Aguero Banks

Aguero Banks Lyrics
Woto Woto, the second track on Aguero Banks's latest album, The Hero (Onyiko), features catchy lyrics and a driving beat, check out the song's lyrics below.

Aguero Banks - Woto Woto Lyrics
Intro
(Ọsigịnị?)
Empire
Anọ m n iru nke nwanyị achina
Onye na abịa ọ di mean, gwakwa ya achina
Maka na a dim strapped
Onye lack ya set egosi ya Arsenal
Muna ejiro afịa gwakwa ya abịana
Umu obiagu nọ here with Ọgbụadana
Me matter na 042
Agụọ your scores na Abagana
Verse 1
Yeah
On the road with the boys
And ihe anyị ji tinye arụ double revolver
Ụsụ enweghị voice
Onye di hungry for more anwụye ya mkpụrụ ọka
Ha enwe kwanu choice
I came through ka pass Kelvin De Brunye
Living a sold out life to go against me no man can try
Kam kọrọ u gi first day m nụrụ isi loud
Ka m make e up my mind
M si na m wa di here without
Na m eji sure compass
Adim sure na ekelebe amarodi my route
Ndị ogbanje amaro my house
A cash m out ha si na m di proud
Pre-Chorus
Bia way ina asị na m di proud
Bia way ọ na e marọ ka na ha agwarọgi
Onye na amarọ gi amarọ gi
So put on your C.O.D
′Cause e loose ọ guard na ha ga agba gị ọjị
Na men wa here bụ na m call m off duty, kpọrọm Biggy (k your way?)
Icho e whine m ka Rooney, kpọrọm Biggy
Chorus
Anyị anụrọ ntị
Men dị cha ịrụ ka deri
Na ha adirọ achị
E jonse o ha ga pia gi facee
N' ha ga eme gi 30
You go collect woto woto
Ha ga eme gi 30
Ịma anyị adiro achị
Anyi anụrọ ntị
Men dị cha ịrụ ka deri
Na ha adirọ achị
E jonse o ha ga pịa gi facee
Ha ga eme gị 30
You go collect woto woto
Ha ga eme gị 30
Ịma anyị adiro achi
Verse 2
Relax a ọ jonsing
Okwa gị wa si ya nọ ghosting
Ihe m ga eme dị m na ana ana obi
A ga fuck u gi up and ọ low key
Ogbe adaghi emebi and ọ OT
Shout out to obulanga nọ OG
Ịchọru ya bia, Ịma ma ebe obi
Ọnwụ chụrụ anyị ọsọ, anyị eme ajị obi
Just started(m ka na ebidọ)
Why they hating on me ka Bellingham
Mana ha amoro na ogbe nọ update
Si m kọnye m mgbada na Telegram
Told them hold my beer brother
Kpọ kemikky a pedestrian
I′m just here saying my story
It's a coincidence that it really rhymes
Ọ kam kọrọ u gi first day m nụrụ isi loud
Ka m make e up my mind
M si na m wa di here without
Na m eji sure compass
Adim sure na ekelebe amaro my route
Ndị ogbanje amaro my house
A cash m out ha si na m di proud
Pre-Chorus
Bia way ina asị na m di proud
Bịa way Ọ na e marọ ka na ha agwarọgi
Onye na amarọ gi, amarọ gi (onye na amarọ gi, amarọ gi)
So put on your C.O.D, 'cause e loose ọ guard na ha ga agba gị oji
Na men wa here bụ na m call m off duty, kpọrọm Biggy (k your way?)
Icho e whine m ka Rooney?, kpọrọm Biggy
Chorus
Anyị anụrọ ntị
Men dị cha ịrụ na deri
Na ha adirọ achị
E jonse o ha ga pia gi facee
N′ ha ga eme gi 30
You go collect Woto-woto
Ha ga eme gi 30
Ịma anyị adiro achị
Anyi anụrọ ntị
Men dị cha ịrụ ka deri
Na ha adirọ achị
E jonse o ha ga pịa gi facee
Ha ga eme gị 30
You go collect woto woto
Ha ga eme gị 30
Ịma anyị adiro achi
Outro
Empire
Check Lyrics of latest songs here, and get fresh updates as they drop via X and Facebook