SHARE

PAIN Lyrics by Jeriq

SHARE

Jeriq Lyrics

Jeriq’s PAIN is an emotional rap track about struggle, ambition, and perseverance, as the lyrics reflect on poverty, grief, betrayal, and the harsh realities of life while highlighting his relentless hustle, determination to succeed, and journey from hardship toward wealth, recognition, and personal greatness despite enduring deep emotional pain and challenges.

Cover art for HOOD BOY DREAMS EP 2 by Jeriq
HOOD BOY DREAMS EP 2 Cover Art

RELATED: Read 'Ten Street Commandment' Lyrics by Jeriq

Jeriq - PAIN Lyrics

Intro
Ogbe

Chorus
My pain is unlimited ọ mụwa maa ebe ọ na-afụ m ụfụ
Alụgom ọlụ, nyem my dividend ọsịsọ ije dị m na-ụkwụ
Mpa, ịfe ịmenwu can tell, Mna alịgo enu ka onye na-ete nkwu (iyoo)
Na-ịme class room anọm na-azụ, mana abia na-ego anọm na-ịru

Verse 1
Waa
Olisa ga agbalụm aka ebe
Selling my market ka afia eke
Iyoo ga egosi gi na-ọna eme
Adim too vigilant ka onye nche
Some men nyelụ aka mgbe fa enwelo afa bu ife chọzị ka mda (chai)
Ife ọbụna mme fa na-ekpe m ịkpe, ndi lawyer ịkpeama (fu ya)
Mụwa achọlọ okwu, ife mụwa na-achọkwa bu ego ndị ọcha
Ejịm olisa, ejịm ikenga, mna ama onunu ka Highlander
Paid my dues, akwụgo m ụgwọ, ready for war ka Vladimir Putin
Mee fasting, atagom ulo, ịfe anyị na-eme kịta bukwa cooking
Know one thing, agbagom mbo, don’t hate me aloba I’m chosen
Na me dey show them how e dey be, Pioneer trailblazer ka Fela Kuti
Obi dị m na-azụ ka mortuary attendant
Burial my dad i was low on ịsị Benji, afulọm assistance (o wute m)
The journey from zero to hero bukwa a very long distance
Ask my bro, my work rate is very high I put in the c in cash

Chorus
My pain is unlimited ọ mụwa maa ebe ọ na-afụ m ụfụ
Alụgom ọlụ, nyem my dividend ọsịsọ ije dị m na-ụkwụ
Mpa, ịfe ịmenwu can tell, mna alịgo enu ka onye na-ete nkwu (iyoo)
Na-ịme class room anọm na-azụ, mana abia na-ego anọm na-ịru

Verse 2
Enwem 2 v on my neck, mmanụ VVS (sure)
Any boy or girl too na Anambra kilibu ABS
Pilot 1 on seat Flying na-enu, no turbulence (ehh)
Why you dey sue me to court, adilọm guilty no evidence
Goal m na-aba ka penalty Lampard
Onye ori naba, adilọm aba one chance
Invested in many plot of land
Motor mụ abatago, ọ nọkwa na car stand
Okwa ịsị kote ebu, obulu ya naba
Onye jonsing akpọna m ka ụtaba
Mmelim na-agba ndi ilo ka ukpaka, some Men na akọ asịlị ka aunty maa wrapper
Amam the taste of failure and the feeling of alịlị
Ngozi m ga eye very soon, ọdị na-ime ite di na-ọkụ ka akịdị
Oge ụfọdụ ịke na agwụ m, mana ofu mmụọ na-agwa m kwechịlị (chịlị)
Stacking up my timbers ka ndi building material ogidi
Bro, maybe death is easy because this life is very hard
Billionaire club I am qualified, Inna the lungu i am verified
Adịlọ edose mmili na nkata, chim ekwena kam gbada agbada
Eburum nkpam bia na-obi gị, chim ekwena kam gbalu aka na

Chorus
My pain is unlimited ọ mụwa maa ebe ọ na-afụ m ụfụ
Alụgom ọlụ, nyem my dividend ọsịsọ ije dị m na-ụkwụ
Mpa, ịfe ịmenwu can tell, Mna alịgo enu ka onye na-ete nkwu (iyoo)
Na-ịme class room anọm na-azụ, mana abia na-ego anọm na-ịru
My pain is unlimited ọ mụwa maa ebe ọ na-afụ m ụfụ
Alụgom ọlụ, nyem my dividend ọsịsọ ije dị m na-ụkwụ
Mpa, ịfe ịmenwu can tell, Mna alịgo enu ka onye na-ete nkwu
Na-ịme class room anọm na-azụ, mana abia na-ego anọm na-ịru

Outro
Extraordinaire

Check Lyrics of latest songs here, and get fresh updates as they drop via X and Facebook

Related

ADVERTISEMENT