SHARE

Metu Lyrics by Rord Kelly

SHARE

Rord Kelly Lyrics

The lyrics of "Metu" by Rord Kelly focus on struggles and perseverance in the face of adversity. The song, blending Afrobeat and drill influences, emphasizes resilience, ambition, and determination to overcome challenges, blending personal and societal issues, making it an introspective yet motivational track.

Cover art for METU by Rord Kelly
METU Cover Art

Rord Kelly - METU Lyrics

Aje
Ahurum gi na Anya
Ibu onye uwa oma
Rord….
Ahuru m gi na Anya
Kelly bad man
Ahurum gi na Anya

Ibu onye uwa oma
Onwero
Ahuru m gi na Anya
Asa mpete meturu m aka m si ya
Ahurum gi na Anya
Ibu onye uwa oma
Ahuru m gi na Anya
Mpete meturu m aka m si ya ee
Ahurum gi na Anya
Ibu onye uwa oma
Ahuru m gi na Anya

Pino pino amu na ekene
Mtcheem
Sorry Ana m ekene
Mburu gi luo house ayi ga eme ekpere
Emechazie mtie gi echete ebebe
Eeeeeyyee
Njideka mma
Mmm
Iweta bill m chestia ya
Nnwa na ibu odi mma na eme mma
Uwa bia furu asa mpete na eme nwa
A likerim gi o
December ka m chikeri gi o
Anom far mgbe mu sight ri gi o
Uwa aman nu na whyneri gi o
Guiter na eme tunrururum
tunrururum
Ana ekwu nke ana ekwu lead na ebe bumrururum
Pia punrururum
Punrururum

Ahurum gi na Anya
Ibu onye uwa oma
Ahuru m gi na Anya
Ahurum gi na Anya
Ibu onye uwa oma
Ahuru m gi na Anya
Asa mpete meturu m aka m si ya
Ahurum gi na Anya
Ibu onye uwa oma
Ahuru m gi na Anya
Mpete meturu m aka m si ya ee

Ahurum gi na Anya
Ibu onye uwa oma
Ahuru m gi na Anya
Ahurum gi na Anya
Ibu onye uwa oma
Ahuru m gi na Anya
Ahurum gi na Anya
Ibu onye uwa oma
Ahuru m gi na Anya

Explore more trending lyrics from today’s hottest artists, and get the latest updates right away on X (formerly Twitter) and Facebook when new music drops

Related

ADVERTISEMENT