SHARE

Egwu Ukwu (Waist Dance) Lyrics by Dr Adaku Feat. Flavour

SHARE

Dr Adaku and Flavour Lyrics

Let's dive into the world of vibrant lyrics that bring an explosion of energy to your playlist, courtesy of Dr Adaku, featuring Flavour, read Egwu Ukwu lyrics below.

Cover art for Egwu Ukwu by Dr Adaku featuring Flavour
Egwu Ukwu Cover Art

Dr Adaku & Flavour - Egwu Ukwu Lyrics

Oge erugo nu oo, e don seti-oo mgbe anyi ji agbanu egwu ukwu oo (Egwu)
Oge erugo nu oo, e don seti-oo mgbe anyi ji agbanu egwu ukwu oo (Egwu)
Ada di iche biakene bia gbaru m egwu ukwu (Egwu)
I am calling on everybody, bia gbaru m egwu ukwu (Egwu)

Shakima
Egwu ukwu, anye
Shakima
Egwu ukwu, anye
Gbabaru m ya
Egwu ukwu, anye
Kpobaru mu
Egwu ukwu, anye
Butuoro m ya
Egwu ukwu, anye
Shakima
Egwu ukwu, anye
Adaku nwa mma
Egwu ukwu, anye
Na-agbara mu
Egwu ukwu, anye

1, 2, 1, 2 let’s go, egwu
3, 4, 3, 4 bend low, egwu
5, 6, 5, 6 don’t stop, egwu
Ukwu ruo gi ala ee, anye
1, 2, 1, 2 let’s go, egwu
3, 4, 3, 4 bend low, egwu
5, 6, 5, 6 don’t stop, egwu
Ukwu ruo gi ala ee, anye

Onye ife m na-ewe iwe, ya wegbuo, ya wegbuo ya
Osukosu nwamkpi ee, ya sugbuo ya, anye
Onye ife m na-aso uso ee, ya sogbuo, ya sogbuo ya
Onye ịfe m na-aso uso ee, ya sogbuo ya, anye

Oge erugo nu oo, e don seti-oo mgbe anyi ji agbanu egwu ukwu oo (Egwu)
Oge erugo nu oo, e don seti-oo mgbe anyi ji agbanu egwu ukwu oo (Egwu)
Ada di iche biakene bia gbaru m egwu ukwu (Egwu)
I am calling on everybody, bia gbaru m egwu ukwu (Egwu)

Shakima
Egwu ukwu, anye
Shakima
Egwu ukwu, anye
Gbabaru m ya
Egwu ukwu, anye
Kpobaru mu
Egwu ukwu, anye
Butuoro m ya
Egwu ukwu, anye
Shakima
Egwu ukwu, anye
Adaku nwa mma
Egwu ukwu, anye
Na-agbara mu
Egwu ukwu, anye

Achoro m igba egwu taa
With a little bit of pami and abacha
Biko nwetere m mmiri oyi, water
For the egwu ukwu I’m about to show to ya
For the egwu ukwu I’m about to show to ya
For the egwu ukwu I’m about to show to ya

Achoro m igba egwu taa
Achoro m igba egwu taa
Achoro m igba egwu taa
Achoro m igba egwu taa

Find Your Favourite Song Lyrics Here and Get Fresh updates as they via Twitter and Facebook

Related

ADVERTISEMENT