SHARE

20 Years To Come Lyrics by Phyno

SHARE

Phyno Lyrics

20 Years To Come lyrics by Phyno explore insecurity, political corruption, hardship, freedom, and the uncertainty of Nigeria’s future. Through reflective verses and a powerful, thought-provoking chorus, Phyno expresses frustration with poor governance, economic struggles, violence, and the suffering of ordinary citizens, while questioning whether things will ever get better. With the recurring hope of achieving freedom and a better tomorrow, 20 Years To Come highlights the struggles of the present generation, the need for accountability and unity, and the desire for a safer, more prosperous society for generations to come.

20 Years To Come Lyrics by Phyno
LET THAT SINK IN Album Cover

Phyno - 20 Years To Come Lyrics

Jayswaarg is the new problem

Yeah, nwanne ịdị free to judge mana ikpe amaghịkwanụ mu
Every day I just dey think mpa isi agbakana m
Anya na-afụ aka na-eme mana ọkwa ọnụ ga-ekwụ
Ma gị chena ọmalụbegị ịfụ mbọsị ọga esụ
Ụwa ezuoke bịa fụlụ ụdị irụ hakpọlụ anyị
Ọga elụ turn next bụ ụdị mgbụ akọlụ anyị
Fa sị na ife ga-adị nma Mana agụ na-asụm akwụ
Anyị ka nọ n'obodo ka na-ebi ka ndị ajụlụ ajụ

Aya cash, aya paper
Aya gen, aya nepa
Okwu akpụ n'ọnụ from the day I was born
Biko ge-egwu a in 20 years to come
Aya friends, aya brothers
Nya melụ njị ede gị letter
Okwu akpụ n'ọnụ from the day I was born
Biko ge-egwua in a 100 years to come

20 years to come we wanna be free, oh no
'Cause we don't know
What tomorrow go be
When the time go come, my brother, let me know o
Just let me know o, ah

Anyị adị aga n'iru ka apịlị anyị pause
Onye bata ọbụlụ nke ya, ndị enweghị remorse
I feel say the solution bu ka anyị nachie default
Nwanne iche na ịfụgo ife, anyị afụgo the worst
Pia so the government protest ya one week
Nwanne atọlụgị n'obodo a ịbụlụ captive
All man no na hot seat, no hope for the next meal
Ọ maka ndị bandit fa elụgoo na South East
See, Isi na-ada everybody e keep score
It's obvious nobody dey safe anymore
And ije call fa out fe eme gị ignore
The blood of the innocent bụ ife ịna-afụ on the floor
Mana anyị na-eme onwe anyị
Anyị na-ele onwe anyị
Ma obodo a echere ọ anyị
Nwanne ọkwa anyị ga-eche onwe anyị?
Ife anyị chọ bụ hope one day everything go fine
And I hope say e go happen in my lifetime

Aya cash, aya paper
Aya gen, aya nepa
Okwu akpụ n'ọnụ from the day I was born
Biko ge-egwu in 20 years to come
Aya friends, aya brothers
Nya melụ njị ede gị letter
Okwu akpụ n'ọnụ from the day I was born
Biko ge-egwua in a 100 years to come

20 years to come we wanna be free oh no
'Cause we don't know
What tomorrow go be
When the time go come, my brother, let me know
Just let me know o, ah

Yeah, anyị bụ our enemy
Sometimes anyị ncha na-eme kọ na anyị enweghị identity
Nenụ the audacity
And more favor ofa echi fa change ya the policy
Akwụbedị salary, misplaced priorities
We dey complain ha adị feel my pain
Obodo na-agba ọkụ unu akana na-eme campaign
Ụgọ ebelụ go na mgbagbụ uh
Mana anyị ama njị maka mgbagbụ ghalụ ọgụ, yeah
Matter of fact free Nnamdi Kanu

Check Lyrics of latest songs here, and get fresh updates as they drop via X and Facebook

Related

ADVERTISEMENT