SHARE

Born To Be Great Lyrics by Jeriq

SHARE

Jeriq Lyrics

“Born To Be Great” by Jeriq is a bold, motivational hip-hop anthem that affirms destiny, hustle, and unshakable self-belief. Blending Igbo lyricism with braggadocious confidence, Jeriq reflects on struggle, street survival, ambition, and his rise to dominance in the game. Centered on wealth, greatness, and perseverance, the song declares that success is not accidental but his birthright, driven by hunger, resilience, and a relentless pursuit of money and legacy.

Cover art for Born To Be Great by Jeriq
Born To Be Great Cover Art

Jeriq - Born To Be Great Lyrics

Intro
Jayswarg is the new problem
Ogbe

Verse 1
Time adịlọ eche mmadụ, mpa ọna ewu m ewu
Overthinking about tomorrow ịsị m ejugo eju (chai)
Anyị nọ na-agha ka ọgụ anụlụ na-ekumeku
Laughing to the bank bu sọsọ mgbe ịga afụ ọchị na-ịru m (ego)
Check me out, ị ga-afụ na the boy bu onye mpịkọ (iyoo)
Achọlọ m your figure 8, ịfe m chọga bu 10 figure (nawa o)
Ịje ego bu ịfe m na-eje, road nwe many gallop
Borehole mepe mje chute mmịlị na-ịme gallon

Chorus
Great
I was born to be great
Ego dị m na-ọbala malụkwa
I was born to be rich
I was born to be rich
Mma kwụsị till mbute the akpa
I was born to be great
I was born to be great
Ego dị m na-ọbala malụkwa
I was born to be rich
I was born to be rich
Mma kwụsị till mbute the akpa

Verse 2
Mmanụ na ọkụ dị m na-ịsị ka ụbọsị pentecost
Mount your guard, shine your eye, this world is dangerous
Amụm anya na-file mgbe update bu benefit
That bobo na-banter m online nọzi na orthopedic
Paa cool, paa cool, my reign ga adịkwa timeless
My turn It′s a long ride, put on seatbelt
Since mbata in the game enwelọm worthy opponent
Abum idolo to your idolo, abum now and next
Forever taker, I'm permanent like the pyramid (pyramid)
I′m a cash addict, picking slips is my bad habit (bad habit)
Number 1 in the list catalyst, I no fit be the least (iyoo)
The way msi atụ bomb ịga eche na-abum a terrorist
To survive in the hood you need a kappa and data (power)
Udi bread mna achọ abụlọkwa nke ejị ata bama (ego)
Jukwaese na Okija, alusi adịlọ ede love letter (eeh)
Before Fifa ps5, men gbalụ sega
Ọmụwa gbalụ agba ọmụwa cheleche, Iyoo did it all
Ọmụwa ka isi na-awa, fa wa ana anwụ paracetamol
Film mga agbanyelị gị adịlọ dstv channel
Onye ị kpọ nwanne ga emekwa gị ịfe Cain melụ Abel

Chorus
Great
I was born to be great
Ego dị m na-ọbala malụkwa
I was born to be rich
I was born to be rich
Mma kwụsị till mbute the akpa
I was born to be great
I was born to be great
Ego dị m na-ọbala malụkwa
I was born to be rich
I was born to be rich
Mma kwụsị till mbute the akpa

Bridge
Paa cool, paa cool (extraodinaire), paa cool
Paa cool, paa cool, paa cool

Outro
Kee way? Mga ebute ego by any means
I was born to be rich
Agwalọm gị agwana mmadụ oo
Mana ị gosị m ebe this money dị kịta
Mga eje bute ya
Ego bu ọdalụ ịwu eje nga
Ego bu erịwa agwụ-agwụ
Na wetin I need maka chị

Check Lyrics of latest songs here, and get fresh updates as they drop via X and Facebook

Related

ADVERTISEMENT