Ije Nwoke Lyrics by Umu Obiligbo
Umu Obiligbo Lyrics
Read and learn Ije Nwoke lyrics by Umu Obiligbo below. This song is the tenth track on the duo's new album, Legacy.
Umu Obiligbo - Ije Nwoke Lyrics
Uwa bu onye na chi ya
Uwa bu onye na chi ya Ije nwokeeee
Ife eji abu nwoke ebuka
Olu di na Nwoke
Agha di na nwoke Nsogbu di na nwoke okalili akali
Eeeeh manma eh ije Nwoke
Eeeeehee Ije Nwoke
Uwa nwoke adiro easy cha eyio ayiee
Eeeeeehee ije nwokee
Eme na enu eme na ana agha ewu chi mee
Eeeehee ije Nwoke
Ife Nwoke na afu na uwa erika chukwu zoba anyi o eh
Eeehee Ije nwoke
Asim chukwu zoba umu nwoke
Chai Onwu egbuzina umu nwoke
Anwunwa abia na lu umu nwoke
Owu asazi na umu Nwoke
Ezumike adiro lu umu nwoke
Chukwu gozie umu nwoke
Chai ije nwokeeee
Hot stories
Okolo tosia oche lu ibe ya
Nwoke tosia oche lu ibe ya
Nwoke ga afu ife ibe ya na afu
Okolo ga afu ife nna ya na afu
Nwoke ga afu ife nna ya na afu
Eeeeh manma eh ije Nwoke
Eeeeehee Ije Nwoke
Uwa nwoke adiro easy cha eyio ayiee
Eeeeeehee ije nwokee
Eme na enu eme na ana agha ewu chi mee
Eeeehee ije Nwoke
Ife Nwoke na afu na uwa erika chukwu zoba anyi o eh
Eeehee Ije nwoke
Check Other Latest Music Lyrics Here
Get Fresh updates as they drop via Twitter and Facebook