
Aguero Banks, Wizard Chan and Odumodublvck Lyrics
The lyrics of Oku by Aguero Banks, Wizard Chan, and Odumodublvck explore themes of struggle, resilience, spirituality, ambition, and self-belief. Through intense lyrics, street-inspired storytelling, and emotionally charged performances, the artists reflect on overcoming hardship, staying focused in a difficult world, relying on prayer and hard work, and remaining confident despite pressure, opposition, and life’s challenges.
Aguero Banks, Wizard Chan & Odumodublvck - Oku Lyrics
Insane
Ahn ahn ahn ahn
I came, I saw, I conquered
And I did it myself ka mgbọlụ ncha
Ebe asị sị abana, m gosi na m bụ conqueror
Sị ndi mgbu nyem efe makana mbu pump action
Ifu na uwa adika eche
Onye makwanu isi ga abụ eze?
So I ask, iga etigbu nmadụ ncha?
Ọkwa chukwu nmadụ ncha?
Na em I dey call on
Pharoah fụrụ anyi gbaa ọsọ
Ịna afụkwa ọkụ na isim?
Ịna afụkwa ọkụ na isim?
Ịna afukwa ọkụ na isim?
Ịna afụkwa ọkụ?
Ekpere kana arụkwa ọrụ na isim? (ah ahn)
Ọna arụkwa ọrụ na isim? (ah ahn)
Ọna arụkwa ọrụ na isim? (ah ahn)
Ọna arụkwa ọrụ na isim? (ah ahn)
If e woski
Broski
Holy, fire down prayer (fire down prayer)
As you dey hustle for the street
My brother man I beg you fire down prayer
A gangster's prayer
Lord as I wake my soul to grind I no go tire
I know the road is tuff so I suppress desires
And even if I fall, I understand
That you have got me, dust me, stand fit
I will stand on my feet again
Ifu na uwa adika eche
Onye makwanu isi ga abụ eze?
So I ask, iga etigbu nmadụ ncha?
Ọkwa chukwu nmadụ ncha?
Na em I dey call on
Pharoah fụrụ anyi, gbaa ọsọ
Ịna afụkwa ọkụ na isim?
Ịna afụkwa ọkụ na isim?
Ịna afukwa ọkụ na isim?
Ịna afụkwa ọkụ?
Ekpere kana arụkwa ọrụ na isim? (ah ahn)
Ọna arụkwa ọrụ na isim? (ah ahn)
Ọna arụkwa ọrụ na isim? (ah ahn)
Ọna arụkwa ọrụ na isim? (ah ahn)
Ịna afukwa ọkụ na isim?
Eh eh eh-eh-eh
Ah ah ahnnn
Black sheep for life, black sheep forever
Izgaaju till we kpeme, antiworld gangster
Yeah
E don tey wey Banks dey move like Aguero (chai)
Odumodu, this your header na negredo? (kai)
My Twitter pager na where I dey flex and buttress my ororo
Talk as I like
Bark then I bite
Igbo boys don't banter with you
You can keep your advice
You don't need tell them
They smell so nice on Issa miyaki (ahn)
They knew what to do
Before the time of Adam
Dem play with money
Fire go burn men
My head na ogbonge
My papa no die for nothing
Everything wey him start I go finish without them
Ịna afụkwa ọkụ na isim? (ah ahn)
Ịṅa afụkwa ọkụ na isim? (ah ahn)
Ịna afukwa ọkụ na isim? (ah ahn)
Ịna afụkwa ọkụ? (ah ahn)
Ekpere kana arụkwa ọrụ na isim? (ah ahn)
Ọna arụkwa ọrụ na isim? (ah ahn)
Ọna arụkwa ọrụ na isim? (ah ahn)
Ọna arụkwa ọrụ na isim?
Ịna afukwa ọkụ na isim?
Insane
Check Lyrics of latest songs here, and get fresh updates as they drop via X and Facebook