
Ugoccie Lyrics
“Ihunanyam” by Ugoccie is a tender love song celebrating deep commitment, loyalty, and unconditional devotion. The lyrics emphasize standing together through hardship, ignoring outside opinions, and choosing patience and forgiveness.
Ugoccie - Ihunanyam Lyrics
Onye m hụrụ n'anya
Chukwu kwọlụ gị aka
I'll love you till I die
Ọkwa ife edelu n'àjà
Otu ọbụna osi wee dị
Nwelụ ndidi nọ ya bịa na
As long as you are mine
Ndị na akọnụ anyị na agbọ uja
IFE ọ sọrọ ha kwube
IFE ọ sọrọ ha kọba
Ifunanya m o
Ọkwa mụ na gị so aga
IFE ọ sọrọ ha kwube
IFE ọ sọrọ ha kọba
Ifunanya m o
Ọkwa mụ na gị so aga
No matter the matter
Our love is eternal
Egbe n'olu m
I no fit deny am
For richer for poorer, we fit survive am
Anyị añụọ garri tinye ya sugar
See I can't lose you, baby you're the air I breathe
Ị rapụnụ mụ, I'll be incomplete
Sị gbághàrám, ma mụ mmehie gị
Me I won't lose you, baby you're the air I breathe
Ị rapụnụ mụ, I'll be incomplete
Sị gbághàrám, ma mụ mmejọ gị
IFE ọ sọrọ ha kwube
IFE ọ sọrọ ha kọba
Ifunanya m o
Ọkwa mụ na gị so aga
IFE ọ sọrọ ha kwube
IFE ọ sọrọ ha kọba
Ifunanya m o
Ọkwa mụ na gị so aga
IFE ọ sọrọ ha kwube
IFE ọ sọrọ ha kọba
Ifunanya m o
Ọkwa mụ na gị so aga
IFE ọ sọrọ ha kwube
IFE ọ sọrọ ha kọba
Ifunanya m o
Ọkwa mụ na gị so aga
Check Lyrics of latest songs here, and get fresh updates as they drop via X and Facebook